Translation of "thief" into Igbo

Sample translated sentence: His Word tells the thief to “steal no more,” and it warns of judgment against those who defy Him. ↔ Okwu ya na-agwa onye ohi ka ọ “kwụsị izu ohi,” ọ na-adọkwa aka ná ntị banyere ikpe a ga-ekpe ndị na-eleda Ya anya.

thief noun grammar

One who has carried out a theft [..]

Automatic translations of "thief" into Igbo

  • Glosbe

    Glosbe Translate
  • Google

    Google Translate
+ Add

"thief" in English - Igbo dictionary

Currently, we have no translations for thief in the dictionary, maybe you can add one? Make sure to check automatic translation, translation memory or indirect translations.

Add

Translations of "thief" into Igbo in sentences, translation memory

His Word tells the thief to “steal no more,” and it warns of judgment against those who defy Him.
Okwu ya na-agwa onye ohi ka ọ “kwụsị izu ohi,” ọ na-adọkwa aka ná ntị banyere ikpe a ga-ekpe ndị na-eleda Ya anya.
After all, a thief does not send a letter announcing when he is coming.
A sị kwuwe, onye ohi adịghị ezi ozi na ya na-abịa.
24 Never Become a Thief!
127 24 Ya Adịla Mgbe Ị Ga-aghọ Onye Ohi!
Often he had to guard the fold through the dark hours from the attack of wild beasts, or the wily attempts of the prowling thief.”
Mgbe mgbe, ọ ghaghị iche ogige atụrụ ahụ nche ruo ụtụtụ ka anụ ọhịa ghara ịwakpo ha, ma ọ bụ ka ndị ohi ghara izuru ha.”
Well, today a person who was once decent and honest may become a thief.
N’ezie, taa, onye na-akpabu ezi àgwà pụrụ ịghọ onye ohi.
Elijah rightly judged Ahab as a murderer and a thief.
Ịlaịja gwara Ehab na ọ bụ ogbu mmadụ na onye ohi.
But know one thing, that if the householder had known in what watch the thief was coming, he would have kept awake and not allowed his house to be broken into.
Ma maranụ otu ihe, na a sị na onyeisi ezinụlọ maararị oge nche nke onye ohi ji abịa, ọ gaara amụrụ anya ma ghara ikwe ka a wabanye n’ụlọ ya.
Why can Satan rightly be called a stranger and a thief?
N’ihi gịnị ka a pụrụ iji kpọọ Setan onye bịara abịa na onye ohi n’ụzọ ziri ezi?
3 TV —A Thief of Time?
3 Tv Ọ̀ Na-ezu Ohi Oge?
14:25) In an illustration, Jesus said: “If the householder had known in what watch the thief was coming, he would have kept awake and not allowed his house to be broken into.” —Matt.
14:25) N’otu ihe atụ Jizọs mere, ọ sịrị: “A sị na onyeisi ezinụlọ maara oge nche nke onye ohi ji abịa, ọ gaara amụrụ anya ma ghara ikwe ka a waba n’ụlọ ya.” —Mat.
The apostle Paul wrote to fellow believers: “You yourselves know quite well that Jehovah’s day is coming exactly as a thief in the night.”
Pọl onyeozi degaara ndị kwere ekwe ibe ya akwụkwọ, sị: “Unu onwe unu maara nnọọ nke ọma na ụbọchị Jehova na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi n’abalị.”
2 Regarding the world destruction that clears the way for God’s New Order, the apostle Paul says: “Jehovah’s day is coming exactly as a thief in the night.”
2 Banyere mbibi ụwa nke ga-enye ohere maka Usoro Ihe Ọhụrụ Chineke, Pọl onyeozi na-asị: “Dị ka onye ohi na-abịa n’abalị, otú a ka ụbọchị nke [Jehova, NW] na-abịa.”
For instance, the apostle Paul used the same word picture Jesus used, writing: “You yourselves know quite well that Jehovah’s day is coming exactly as a thief in the night.”
Dị ka ihe atụ, Pọl onyeozi mekwara ihe atụ ahụ Jizọs mere. O dere, sị: “Unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.”
46 And they said among themselves, If the good man of the house had known what hour the thief would come, he would have watched, and not have suffered his house to be broken through and the loss of his goods.
46 Ha wee sị kwa n’etiti onwe ha, ọbụrụ na nna nwe ụlọ matararị oge awa onye-ori ga-abịa, ọ gaara eche nche, ọ gaaraghị ekwe ka e tiwaa baa n’ụlọ ya na arịa ya nile efuo.
Never Become a Thief!
Ya Adịla Mgbe Ị Ga-aghọ Onye Ohi!
Coming “as a Thief”
Ịbịa “dị ka Onye Ohi”
Proverbs 6:30 states: “People do not despise a thief just because he commits thievery to fill his soul when he is hungry.”
Ilu 6:30 na-ekwu, sị: “Ndị mmadụ adịghị eleda onye ohi anya ma ọ bụrụ na o zuru ohi iji mee ka afọ ju mkpụrụ obi ya mgbe agụụ na-agụ ya.”
To explain what he had in mind, Peter continued: “Let none of you suffer as a murderer or a thief or an evildoer or as a busybody in other people’s matters.
Iji kọwaa ihe o bu n’uche, Pita gara n’ihu ikwu, sị: “Ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịta ahụhụ dị ka onye na-egbu ọchụ ma ọ bụ onye ohi ma ọ bụ onye ajọ omume ma ọ bụ dị ka onye na-enyonye anya n’ihe ndị gbasara ndị ọzọ.
But know one thing, that if the householder had known in what watch the thief was coming, he would have kept awake and not allowed his house to be broken into.”
Ma maranụ otu ihe, na a sị na onyeisi ezinụlọ maararị oge nche nke onye ohi ji abịa, ọ gaara amụrụ anya ma ghara ikwe ka a wabanye n’ụlọ ya.”
To take one example: “If a seignior has purchased or he received for safe-keeping either silver or gold or a male slave or a female slave or an ox or a sheep or an ass or any sort of thing from the hand of a seignior’s son or a seignior’s slave without witnesses and contracts, since that seignior is a thief, he shall be put to death.”
Dị ka ihe atụ: “Ọ bụrụ na onye nọ n’ọkwá dị elu azụta ma ọ bụ nata maka nchebe, ọlaọcha ma ọ bụ ọlaedo ma ọ bụ ohu nwoke ma ọ bụ ohu nwanyị ma ọ bụ oké ehi ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ịnyịnya ibu ma ọ bụ ụdị ihe ọ bụla site n’aka nwa onye nọ n’ọkwá dị elu ma ọ bụ ohu onye nọ n’ọkwá dị elu n’enweghị onye akaebe na nkwekọrịta e dere ede, ebe ọ bụ na onye ahụ nọ n’ọkwá dị elu bụ onye ohi, a ghaghị igbu ya.”