Translation of "dra" into Igbo

dọkpụ is the translation of "dra" into Igbo. Sample translated sentence: Dra først bjelken ut av ditt eget øye, og så vil du se tydelig hvordan du kan dra strået ut av din brors øye.» — Matteus 7: 1—5. ↔ Buru ụzọ wepụ ntụhie dị n’anya nke gị, mgbe ahụkwa ị ga-ahụ nke ọma otú ị ga-esi wepụ irighiri ahịhịa n’anya nwanna gị.”—Matiu 7:1-5.

dra
+ Add

Norwegian-Igbo dictionary

  • dọkpụ

  • Show algorithmically generated translations

Automatic translations of "dra" into Igbo

  • Glosbe

    Glosbe Translate

Phrases similar to "dra" with translations into Igbo

Add

Translations of "dra" into Igbo in sentences, translation memory

Dra først bjelken ut av ditt eget øye, og så vil du se tydelig hvordan du kan dra strået ut av din brors øye.» — Matteus 7: 1—5.
Buru ụzọ wepụ ntụhie dị n’anya nke gị, mgbe ahụkwa ị ga-ahụ nke ọma otú ị ga-esi wepụ irighiri ahịhịa n’anya nwanna gị.”—Matiu 7:1-5.
[2] (Avsnitt 9) Dra nytte av den teokratiske tjenesteskolen, sidene 62–64, inneholder noen gode forslag til hvordan man kan føre samtaler med folk i tjenesten.
[2] (paragraf nke 9) A tụrụ aro ndị magburu onwe ha gbasara otú anyị ga-esi na-agwa ndị mmadụ okwu n’ozi ọma n’akwụkwọ Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke, peeji nke 62 ruo 64.
«Dra videre herfra og gå til Judea,» rådet de ham.
Ha tụụrụ ya aro, sị: “Si n’ebe a gafere ma banye na Judia.”
En gift kvinne som heter Megan, sier: «Noe av det beste ved å se på ekteskapet som et bindende forhold, er at når man har en konflikt, så vet man at verken man selv eller ektefellen kommer til å dra sin vei.»
Otu nwaanyị aha ya bụ Megan kwuru na mgbe di na nwunye na-ese okwu, nkwa ha kwere ibe ha ga-eme ka obi sie ha ike na ha agaghị ahapụ ibe ha.
Som vi har lest, bad farao israelittene om å dra ut av Egypt etter at Gud hadde sendt den tiende plagen.
Dị ka anyị mụworo, mgbe Chineke wetasịịrị ndị Ijipt ihe otiti nke iri, Fero gwara ụmụ Izrel ka ha hapụ Ijipt.