Translation of "original" into Igbo
ọkàa is the translation of "original" into Igbo. Sample translated sentence: Selv om du kanskje aldri har sett originalen av et av mesterverkene hans, er du sikkert enig med den kunsthistorikeren som kalte denne geniale italieneren en «fenomenal og unik kunstner». ↔ Ọ bụ ezie na ma eleghị anya ị hụtụbeghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị bụ́ ịgba o ji aka ya see, o nwere nnọọ ike ịbụ na i kwenyeere ọkọ akụkọ ihe mere eme nke kpọrọ onye Ịtali ahụ bụ́ ọkaibe “aka ochie na-enweghị atụ n’ise ihe.”
original
-
ọkàa
-
Show algorithmically generated translations
Automatic translations of "original" into Igbo
-
Glosbe Translate
Add example
Add
Translations of "original" into Igbo in sentences, translation memory
Selv om du kanskje aldri har sett originalen av et av mesterverkene hans, er du sikkert enig med den kunsthistorikeren som kalte denne geniale italieneren en «fenomenal og unik kunstner».
Ọ bụ ezie na ma eleghị anya ị hụtụbeghị nke ọ bụla n’ime ihe ndị bụ́ ịgba o ji aka ya see, o nwere nnọọ ike ịbụ na i kwenyeere ọkọ akụkọ ihe mere eme nke kpọrọ onye Ịtali ahụ bụ́ ọkaibe “aka ochie na-enweghị atụ n’ise ihe.”
Av de flere tusen avskriftene av Det nye testamente som finnes i dag, ble de fleste laget minst to hundre år etter at originalene ble ført i pennen.
Ọ dịkarịa ala, e depụtaghachiri ọtụtụ n’ime puku ihe odide Agba Ọhụrụ ndị dị ugbu a mgbe narị afọ abụọ e dere ndị nke mbụ gacharala.
Forskerne har imidlertid klart å finne og korrigere de gjengivelsene som avviker fra originalen.
Otú o sina dị, ndị ọkà mmụta enwewo ike ịchọpụta ma dezie ihe ndị dị otú ahụ na-ekwekọghị na nke mbụ.
Et papyrusfragment av Johannes’ evangelium som ble funnet i provinsen al-Fayyum i Egypt, er blitt datert til første halvdel av det andre århundre, mindre enn 50 år etter at originalen ble skrevet.
Otu iberibe papyrus nke Oziọma Jọn, nke a chọtara n’ógbè Faiyūm, Ijipt, bụ nke dịwara ná nkera mbụ nke narị afọ nke abụọ O.A., ihe na-erughị afọ 50 mgbe e desịrị nke mbụ.
Boken Corpus of West Semitic Stamp Seals forklarer: «Den første kontrakten ble kalt ’den som var forseglet’, fordi den var sammenrullet og forseglet med et eller flere segl; den inneholdt den originale utgaven av kontrakten. . . .
Akwụkwọ bụ́ Corpus of West Semitic Stamp Seals kọwara, sị: “A na-akpọ akwụkwọ nkwekọrịta nke mbụ ahụ ‘akwụkwọ nkwekọrịta e kechiri ekechi’ n’ihi na a na-afụkọta ya afụkọta ma jiri ihe e ji aka akwụkwọ ozi akara kechie ya; ọ na-abụ nkwekọrịta mbụ ahụ e dere ede. . . .