Translation of "forhud" into Igbo
àpị is the translation of "forhud" into Igbo. Sample translated sentence: Den loven Abraham tidligere hadde fått angående omskjærelse, sa: «En uomskåret av mannkjønn som ikke lar sin forhuds kjøtt bli omskåret, ja, den sjelen skal avskjæres fra sitt folk. ↔ Iwu e nyere Ebreham tupu mgbe ahụ banyere ibi úgwù kwuru, sị: “Nwoke a na-ebighị úgwù, nke a na-ebighị úgwù n’anụ ahụ́ nke apị ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ụmụnna ya.
forhud
-
àpị
-
Show algorithmically generated translations
Automatic translations of "forhud" into Igbo
-
Glosbe Translate
Add example
Add
Translations of "forhud" into Igbo in sentences, translation memory
Den loven Abraham tidligere hadde fått angående omskjærelse, sa: «En uomskåret av mannkjønn som ikke lar sin forhuds kjøtt bli omskåret, ja, den sjelen skal avskjæres fra sitt folk.
Iwu e nyere Ebreham tupu mgbe ahụ banyere ibi úgwù kwuru, sị: “Nwoke a na-ebighị úgwù, nke a na-ebighị úgwù n’anụ ahụ́ nke apị ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ụmụnna ya.
Noen folkeslag i gammel tid, for eksempel egypterne, praktiserte omskjærelse, det å skjære bort forhuden på mannens kjønnsorgan.
Ụfọdụ ndị n’oge ochie, dị ka ndị Ijipt, na-ebi úgwù.
De måtte ta bort sine hjerters «forhud» i den forstand at de måtte kvitte seg med urene tanker, følelser og motiver.
Ha kwesịrị ibi onwe ha “úgwù” n’obi, ya bụ, iwepụ echiche, mmetụta, na ebumnobi ọjọọ nile.
Til slutt tok Sippora en flintstein og skar av sin sønns forhud og lot den røre ved hans føtter og sa: ’Det er fordi du er en blodbrudgom for meg.’
Zipora wee were ọ́mụ́ bipụ apị nwa ya, mee ka o metụ [ụkwụ ya, NW]; Zipora wee sị, N’ezie di nke ọbara ka ị bụ n’ebe m nọ.
Hvem var det sine føtter som ble berørt da Sippora skar av sin sønns forhud i et forsøk på å ordne opp i saken?
Ụkwụ ònye ka e metụrụ mgbe Zipora bipụrụ apị nwa ya ka ọ na-agbalị idozi okwu ahụ?