Translation of "format" into Igbo
hàzie, nsìrìhazi, nsìrìhàzi are the top translations of "format" into Igbo. Sample translated sentence: I tillegg har de et hendig format og er lette å ha med seg. ↔ Ihe ọzọ bụ na traktị anaghị ebu ibu. Anyị nwekwara ike itinye ya n’akpa uwe.
format
-
hàzie
-
nsìrìhazi
-
nsìrìhàzi
-
Show algorithmically generated translations
Automatic translations of "format" into Igbo
-
Glosbe Translate
Phrases similar to "format" with translations into Igbo
-
nhazi ọbụrụnà
-
Nsìrìhàzi Diìsk ̀̀Nzùrùụwà
Add example
Add
Translations of "format" into Igbo in sentences, translation memory
I tillegg har de et hendig format og er lette å ha med seg.
Ihe ọzọ bụ na traktị anaghị ebu ibu. Anyị nwekwara ike itinye ya n’akpa uwe.
HAR du en kompakt bibel som har et hendig format og en skrifttype som er lett å lese?
Ì NWERE obere Bible nke ị pụrụ ijide n’aka n’ụzọ dị mfe, nke nwekwara mkpụrụ akwụkwọ ndị dị mfe ọgụgụ?
En uke etter stevnet ble utgaver i elektronisk format sendt til dem som ønsket det, via e-post.
Mgbe e nwechara mgbakọ ahụ, otu izu agaa, e sizi n’iimel zigara ụfọdụ ndị ìsì ụdị nke a na-etinye na kọmputa.
Denne bibelens hendige format gjorde det lettere å foreta et personlig studium av Guds Ord.
N’ihi otú Baịbụl ahụ si pee mpe, o mere ka ọ dịrị ndị mmadụ mfe ịmụ Okwu Chineke n’onwe ha.
Jeg skriver for å oppfordre dere til å fortsette å legge ut flere bøker og brosjyrer og annet trykt materiale i mp3-format (lydfiler), for jeg kan høre på dem dagen lang.» – K.G., USA.
Biko, na-etinyenụ ma akwụkwọ unu ma broshọ unu ma ihe ndị ọzọ unu biri n’akwụkwọ n’ebe m ga-enwe ike na-egere ha.”—K.G., Amerịka.